Esta 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ bụrụ na ọ dị eze mma, ka e dee ya n’akwụkwọ ka a laa ha n’iyi; m ga-akwụkwa ndị ga-arụ ọrụ+ ahụ iri puku+ talent ọlaọcha ka e tinye ya n’ebe eze na-edebe akụ̀.”
9 Ọ bụrụ na ọ dị eze mma, ka e dee ya n’akwụkwọ ka a laa ha n’iyi; m ga-akwụkwa ndị ga-arụ ọrụ+ ahụ iri puku+ talent ọlaọcha ka e tinye ya n’ebe eze na-edebe akụ̀.”