Ọpụpụ 17:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 wee sị: “N’ihi na e nwere aka na-emegide ocheeze+ Jaa,+ Jehova ga-ebuso Amalek agha site n’ọgbọ ruo n’ọgbọ.”+ Ọnụ Ọgụgụ 24:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Mmiri si na bọket ya abụọ e ji akpụkpọ anụ mee na-atapụsị,Mkpụrụ ya dịkwa n’akụkụ ọtụtụ mmiri.+Eze+ ya ga-akakwa Egag+ ukwuu,A ga-ebulikwa alaeze ya elu.+ 1 Samuel 15:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 O wee jide Egag+ bụ́ eze Amalek ná ndụ, o jikwa ihu mma agha bibie ndị ọzọ niile.+
16 wee sị: “N’ihi na e nwere aka na-emegide ocheeze+ Jaa,+ Jehova ga-ebuso Amalek agha site n’ọgbọ ruo n’ọgbọ.”+
7 Mmiri si na bọket ya abụọ e ji akpụkpọ anụ mee na-atapụsị,Mkpụrụ ya dịkwa n’akụkụ ọtụtụ mmiri.+Eze+ ya ga-akakwa Egag+ ukwuu,A ga-ebulikwa alaeze ya elu.+