8N’ụbọchị ahụ, Eze Ahazuirọs nyefere Esta nwunye ya ụlọ Heman,+ bụ́ onye na-ebuso ndị Juu iro;+ Mọdekaị wee bata n’ihu eze, n’ihi na Esta ekwuwo ihe jikọrọ ya na ya.+
3 N’ihi na Mọdekaị onye Juu na-esote+ Eze Ahazuirọs n’ọkwá, ọ dịkwa ukwuu n’etiti ndị Juu, ụmụnne ya kwadokwara ya n’ìgwè, ọ na-arụkwa ọrụ maka ọdịmma nke ndị ya ma na-agwa ụmụ ha niile okwu udo.+