Job 37:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Oké ụda na-esochi ya;Ọ na-eji ụda olu ya dị ike+ ebigbọ dị ka égbè eluigwe,+Ọ dịghịkwa ahapụ ibigbọ mgbe a nụrụ olu ya.+ Abụ Ọma 29:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Olu Jehova na-ada n’elu mmiri;+Chineke nke dị ebube+ ebigbọwo.+Jehova nọ n’elu ọtụtụ mmiri.+
4 Oké ụda na-esochi ya;Ọ na-eji ụda olu ya dị ike+ ebigbọ dị ka égbè eluigwe,+Ọ dịghịkwa ahapụ ibigbọ mgbe a nụrụ olu ya.+