Jems 3:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ihi na anyị niile na-asụ ngọngọ ọtụtụ ugboro.+ Ọ bụrụ na onye ọ bụla adịghị asụ ngọngọ n’okwu,+ ọ bụ onye zuru okè,+ nke nwere ike ịchịkwa ahụ́ ya dum.
2 N’ihi na anyị niile na-asụ ngọngọ ọtụtụ ugboro.+ Ọ bụrụ na onye ọ bụla adịghị asụ ngọngọ n’okwu,+ ọ bụ onye zuru okè,+ nke nwere ike ịchịkwa ahụ́ ya dum.