Job 24:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Lee! Dị ka ịnyịnya ọhịa+ ndị nọ n’ala ịkpa,Ha agawo n’ihu n’ọrụ ha, na-achọ ihe oriri.Ọzara na-enye onye nke ọ bụla nri ụmụ ya ga-eri. Jeremaya 14:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ịnyịnya ọhịa+ eguzorowo otu ebe n’elu ugwu nta ndị ọhịa na-adịghị; ha ekuwo ume ọkụ ọkụ dị ka nkịta ọhịa; anya ha adịkwaghị ahụ ụzọ n’ihi na ahịhịa ndụ adịghị.+
5 Lee! Dị ka ịnyịnya ọhịa+ ndị nọ n’ala ịkpa,Ha agawo n’ihu n’ọrụ ha, na-achọ ihe oriri.Ọzara na-enye onye nke ọ bụla nri ụmụ ya ga-eri.
6 Ịnyịnya ọhịa+ eguzorowo otu ebe n’elu ugwu nta ndị ọhịa na-adịghị; ha ekuwo ume ọkụ ọkụ dị ka nkịta ọhịa; anya ha adịkwaghị ahụ ụzọ n’ihi na ahịhịa ndụ adịghị.+