Zekaraya 3:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 O wee gosi m Jọshụa+ bụ́ nnukwu onye nchụàjà ka o guzo n’ihu mmụọ ozi Jehova, Setan+ guzokwa n’aka nri ya ka o guzogide+ ya. Matiu 4:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Onye Ọnwụnwa+ ahụ bịakwara sị ya: “Ọ bụrụ na ị bụ ọkpara Chineke,+ gwa nkume ndị a ka ha ghọọ achịcha.” Luk 22:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 “Saịmọn, Saịmọn, lee! Setan+ achọsiwo ike ka a yọchaa unu dị ka ọka wit.+ Jọn 13:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ya mere, mgbe ha nọ na-eri nri anyasị ahụ, mgbe Ekwensu tinyeworo ya n’obi Judas Iskarịọt,+ nwa Saịmọn, ịrara ya nye,+ Mkpughe 12:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 E wee chụda dragọn ukwu ahụ,+ bụ́ agwọ mbụ ahụ,+ onye a na-akpọ Ekwensu+ na Setan,+ onye na-eduhie elu ụwa dum mmadụ bi;+ a chụdara ya n’ụwa,+ a chụdara ya na ndị mmụọ ozi ya.
3 O wee gosi m Jọshụa+ bụ́ nnukwu onye nchụàjà ka o guzo n’ihu mmụọ ozi Jehova, Setan+ guzokwa n’aka nri ya ka o guzogide+ ya.
3 Onye Ọnwụnwa+ ahụ bịakwara sị ya: “Ọ bụrụ na ị bụ ọkpara Chineke,+ gwa nkume ndị a ka ha ghọọ achịcha.”
2 Ya mere, mgbe ha nọ na-eri nri anyasị ahụ, mgbe Ekwensu tinyeworo ya n’obi Judas Iskarịọt,+ nwa Saịmọn, ịrara ya nye,+
9 E wee chụda dragọn ukwu ahụ,+ bụ́ agwọ mbụ ahụ,+ onye a na-akpọ Ekwensu+ na Setan,+ onye na-eduhie elu ụwa dum mmadụ bi;+ a chụdara ya n’ụwa,+ a chụdara ya na ndị mmụọ ozi ya.