Job 11:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Oge ndụ gị ga-enwupụ enwupụ karịa etiti ehihie;+Ọchịchịrị ga-adị ka ụtụtụ.+ Abụ Ọma 39:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Lee! I mewo ka ụbọchị m dị naanị ole na ole;+Oge ndụ m dị ka ihe efu n’ihu gị.+N’ezie, mmadụ niile bụ naanị ume e kupụrụ ekupụ,+ n’agbanyeghị na ha kwụsiri ike. Sila.
5 Lee! I mewo ka ụbọchị m dị naanị ole na ole;+Oge ndụ m dị ka ihe efu n’ihu gị.+N’ezie, mmadụ niile bụ naanị ume e kupụrụ ekupụ,+ n’agbanyeghị na ha kwụsiri ike. Sila.