Ọnụ Ọgụgụ 12:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ma nwoke ahụ bụ́ Mozis dị nnọọ umeala n’obi+ karịa mmadụ niile nọ n’elu ala. Ilu 14:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Eze na-enwe obi ụtọ n’ebe onye na-ejere ya ozi nke ji nghọta eme ihe nọ,+ ma ọ na-eweso onye na-emechu mmadụ ihu oké iwe.+
35 Eze na-enwe obi ụtọ n’ebe onye na-ejere ya ozi nke ji nghọta eme ihe nọ,+ ma ọ na-eweso onye na-emechu mmadụ ihu oké iwe.+