Jenesis 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 Ná mmalite,+ Chineke+ kere+ eluigwe na ụwa.+ Abụ Ọma 33:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ bụ site n’okwu Jehova ka e kere eluigwe,+Ọ bụkwa site na mmụọ nke ọnụ ya ka e kere ihe niile dị n’ime ya.+ Aịzaya 44:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Nke a bụ ihe Jehova, bụ́ Onye Mgbapụta gị,+ na Onye kpụrụ gị n’afọ, kwuru: “Mụ onwe m, bụ́ Jehova, na-eme ihe niile. Ọ bụ naanị m setịrị eluigwe,+ gbasaakwa ụwa.+ Ònye ka mụ na ya nọ?
6 Ọ bụ site n’okwu Jehova ka e kere eluigwe,+Ọ bụkwa site na mmụọ nke ọnụ ya ka e kere ihe niile dị n’ime ya.+
24 Nke a bụ ihe Jehova, bụ́ Onye Mgbapụta gị,+ na Onye kpụrụ gị n’afọ, kwuru: “Mụ onwe m, bụ́ Jehova, na-eme ihe niile. Ọ bụ naanị m setịrị eluigwe,+ gbasaakwa ụwa.+ Ònye ka mụ na ya nọ?