Abụ Ọma 34:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Si n’ihe ọjọọ wezụga onwe gị, mee ihe ọma;+Chọọ udo, chụsookwa ya.+ Ilu 3:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Abụla onye maara ihe n’anya onwe gị.+ Tụọ egwu Jehova, hapụkwa ihe ọjọọ.+ Ilu 16:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Okporo ụzọ nke ndị ziri ezi bụ mmadụ ịhapụ ihe ọjọọ.+ Onye na-echebe ụzọ ya na-echekwa mkpụrụ obi ya.+
17 Okporo ụzọ nke ndị ziri ezi bụ mmadụ ịhapụ ihe ọjọọ.+ Onye na-echebe ụzọ ya na-echekwa mkpụrụ obi ya.+