Job 13:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Wepụ aka gị n’ahụ́ m ma mee ka ọ dị anya n’ebe m nọ,Ụjọ gị—ya ejidekwala m.+ Abụ Ọma 39:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Wepụ ihe otiti i tiri m.+Nke m agwụla n’ihi mmeso ọjọọ i mesoro m.+