Jeremaya 8:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọbụna ụgbala nke na-efe n’eluigwe maara oge ya a kara aka;+ nduru+ na elekentịọba na nnụnụ bulbul—nke ọ bụla n’ime ha maara nke ọma oge o ji alọta. Ma ndị m amaghị mkpebi ikpe Jehova.”’+
7 Ọbụna ụgbala nke na-efe n’eluigwe maara oge ya a kara aka;+ nduru+ na elekentịọba na nnụnụ bulbul—nke ọ bụla n’ime ha maara nke ọma oge o ji alọta. Ma ndị m amaghị mkpebi ikpe Jehova.”’+