Diuterọnọmi 32:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ọ bụ m nwe ịbọ ọbọ na ịkwụ ụgwọ.+N’oge a kara aka, ụkwụ ha agaghị akwụsi ike n’ala,+N’ihi na ụbọchị ọdachi ha dị nso,+Ihe ndị a ga-eme ha na-abịakwa ọsọ ọsọ.’+ Hosia 13:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “E kechiela njehie Ifrem ihe, e debewo mmehie ya.+
35 Ọ bụ m nwe ịbọ ọbọ na ịkwụ ụgwọ.+N’oge a kara aka, ụkwụ ha agaghị akwụsi ike n’ala,+N’ihi na ụbọchị ọdachi ha dị nso,+Ihe ndị a ga-eme ha na-abịakwa ọsọ ọsọ.’+