Job 10:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Tupu mụ agawa—agaghịkwa m alaghachite+—N’ala ọchịchịrị na nke itiri,+ Aịzaya 47:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Nọdụ ala gbachi nkịtị,+ banyekwa n’ọchịchịrị,+ gị ada bụ́ ndị Kaldia;+ n’ihi na ị gaghị abụkwa onye ndị mmadụ na-akpọ Oké Nwaanyị+ nke na-achị Alaeze dị iche iche.+
21 Tupu mụ agawa—agaghịkwa m alaghachite+—N’ala ọchịchịrị na nke itiri,+ Aịzaya 47:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Nọdụ ala gbachi nkịtị,+ banyekwa n’ọchịchịrị,+ gị ada bụ́ ndị Kaldia;+ n’ihi na ị gaghị abụkwa onye ndị mmadụ na-akpọ Oké Nwaanyị+ nke na-achị Alaeze dị iche iche.+
5 Nọdụ ala gbachi nkịtị,+ banyekwa n’ọchịchịrị,+ gị ada bụ́ ndị Kaldia;+ n’ihi na ị gaghị abụkwa onye ndị mmadụ na-akpọ Oké Nwaanyị+ nke na-achị Alaeze dị iche iche.+