Jeremaya 18:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ka a nụ mkpu ákwá n’ụlọ ha mgbe ị ga-eme ka ìgwè ọ lụọ ọ gbalaga wakpo ha na mberede.+ N’ihi na ha egwuwo olulu ka ha wee jide m, ha esiwokwa ọnyà ka ọ ma m n’ụkwụ.+
22 Ka a nụ mkpu ákwá n’ụlọ ha mgbe ị ga-eme ka ìgwè ọ lụọ ọ gbalaga wakpo ha na mberede.+ N’ihi na ha egwuwo olulu ka ha wee jide m, ha esiwokwa ọnyà ka ọ ma m n’ụkwụ.+