Abụ Ọma 73:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Jehova, dị ka nrọ mmadụ chefuru mgbe o tetara n’ụra,+Otú ahụ ka ị ga-eleghara ọkwá ha anya mgbe i tetara.+ Abụ Ọma 90:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 I kpochapụwo ha;+ ha ewee ghọọ ụra efu;+N’ụtụtụ, ha na-adị ka ahịhịa ndụ nke na-agbanwe agbanwe.+
20 Jehova, dị ka nrọ mmadụ chefuru mgbe o tetara n’ụra,+Otú ahụ ka ị ga-eleghara ọkwá ha anya mgbe i tetara.+