Ilu 11:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ihe dị oké ọnụ ahịa agaghị aba uru n’ụbọchị oké iwe,+ ma, ọ bụ ezi omume ga-anapụta mmadụ n’ọnwụ.+ Ekliziastis 5:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 E nwere oké ọdachi m hụworo n’okpuru anyanwụ: akụ̀ onye nwere akụ̀ na-akpakọba na-ewetara ya ọdachi.+
13 E nwere oké ọdachi m hụworo n’okpuru anyanwụ: akụ̀ onye nwere akụ̀ na-akpakọba na-ewetara ya ọdachi.+