Ọnụ Ọgụgụ 11:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Mgbe ha ka kpụ anụ ahụ n’ọnụ,+ tupu ha ataa ya, Jehova wesoro ha iwe dị ọkụ,+ Jehova wee malite igbu ha nke ukwuu.+ Abụ Ọma 78:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Mgbe ọnụma Chineke lara elu megide ha.+O wee malite igbu ndị ha gbasiri ike;+O mekwara ka ụmụ okorobịa Izrel daa.
33 Mgbe ha ka kpụ anụ ahụ n’ọnụ,+ tupu ha ataa ya, Jehova wesoro ha iwe dị ọkụ,+ Jehova wee malite igbu ha nke ukwuu.+
31 Mgbe ọnụma Chineke lara elu megide ha.+O wee malite igbu ndị ha gbasiri ike;+O mekwara ka ụmụ okorobịa Izrel daa.