Aịzaya 40:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọ̀ bụ ya na onye gbara izu, ka onye ahụ wee mee ka ọ ghọta ihe, ka ọ̀ bụ onye na-akụziri ya ụzọ ikpe ziri ezi, ma ọ bụ na-akụziri ya ihe ọmụma,+ ma ọ bụ na-eme ka ọ mara ụzọ nke ezi nghọta?+ Ndị Rom 11:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 N’ihi na “ònye maara uche Jehova,+ ma ọ bụ, ònye bụ onye ndụmọdụ ya?”+ 1 Ndị Kọrịnt 2:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ihi na “ònye maara uche Jehova,+ ka o wee kụziere ya ihe?”+ Ma anyị nwere uche+ nke Kraịst.
14 Ọ̀ bụ ya na onye gbara izu, ka onye ahụ wee mee ka ọ ghọta ihe, ka ọ̀ bụ onye na-akụziri ya ụzọ ikpe ziri ezi, ma ọ bụ na-akụziri ya ihe ọmụma,+ ma ọ bụ na-eme ka ọ mara ụzọ nke ezi nghọta?+