2 Samuel 12:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ bụ ezie na gị onwe gị mere ya na nzuzo,+ mụ onwe m ga-eme ihe a n’ihu Izrel+ dum nakwa n’ihu anyanwụ.’”+ Abụ Ọma 94:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ha na-asịkwa: “Jaa adịghị ahụ ya;+Chineke Jekọb amaghịkwa ihe na-eme.”+ Ilu 30:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Otú a ka ụzọ nwaanyị na-akwa iko dị: o riwo ihe ma hichaa ọnụ ya, ọ sịwokwa: “Ọ dịghị ihe ọjọọ m mere.”+
12 Ọ bụ ezie na gị onwe gị mere ya na nzuzo,+ mụ onwe m ga-eme ihe a n’ihu Izrel+ dum nakwa n’ihu anyanwụ.’”+
20 Otú a ka ụzọ nwaanyị na-akwa iko dị: o riwo ihe ma hichaa ọnụ ya, ọ sịwokwa: “Ọ dịghị ihe ọjọọ m mere.”+