-
Diuterọnọmi 8:9Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
9 ala nke ị ga-eri nri n’anọghị n’ụkọ, ala nke ọ na-enweghị ihe ga-akọ gị na ya, nke nkume ya bụ ígwè, nke ị ga na-egwupụtakwa ọla kọpa n’ugwu ya.
-