Abụ Ọma 18:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 N’ihi na gị onwe gị, Jehova, ga-amụnye oriọna m;+Ọ bụ Chineke m ga-eme ka ìhè nwuo n’ọchịchịrị m.+ Abụ Ọma 119:105 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 105 Okwu gị bụ oriọna nke na-enye ụkwụ m ìhè,+Bụrụkwa ìhè na-enwu n’okporo ụzọ m.+
28 N’ihi na gị onwe gị, Jehova, ga-amụnye oriọna m;+Ọ bụ Chineke m ga-eme ka ìhè nwuo n’ọchịchịrị m.+