Ekliziastis 11:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ya mere, wepụ ihe na-enye nsogbu n’obi gị, ekwekwala ka ọdachi dakwasị anụ ahụ́ gị;+ n’ihi na oge okorobịa na uju ndụ bụ ihe efu.+
10 Ya mere, wepụ ihe na-enye nsogbu n’obi gị, ekwekwala ka ọdachi dakwasị anụ ahụ́ gị;+ n’ihi na oge okorobịa na uju ndụ bụ ihe efu.+