Nehemaya 8:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Mmadụ niile wee zukọọ dị ka otu onye+ n’ámá+ dị n’ihu Ọnụ Ụzọ Ámá Mmiri.+ Ha wee gwa Ezra+ bụ́ ọkà n’idepụta ihe ka o weta akwụkwọ+ iwu Mozis,+ bụ́ iwu Jehova nyere Izrel.+
8 Mmadụ niile wee zukọọ dị ka otu onye+ n’ámá+ dị n’ihu Ọnụ Ụzọ Ámá Mmiri.+ Ha wee gwa Ezra+ bụ́ ọkà n’idepụta ihe ka o weta akwụkwọ+ iwu Mozis,+ bụ́ iwu Jehova nyere Izrel.+