Abụ Ọma 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ ga-adịkwa ka osisi a kụrụ n’akụkụ iyi,+Nke na-amị mkpụrụ ya n’oge ya,+Akwụkwọ ya adịghịkwa akpọnwụ akpọnwụ,+Ihe ọ bụla ọ na-eme ga-aga nke ọma.+ Jeremaya 17:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ ga-adị ka osisi a kụrụ n’akụkụ mmiri, nke gbanyere mgbọrọgwụ n’akụkụ ọwa mmiri; ọ gaghịkwa ahụ mgbe okpomọkụ bịara, kama akwụkwọ ya ga na-ama pokopoko.+ Ọ gaghị echegbu onwe ya n’afọ e nwere ụkọ mmiri ozuzo,+ ọ gaghịkwa akwụsị ịmị mkpụrụ.
3 Ọ ga-adịkwa ka osisi a kụrụ n’akụkụ iyi,+Nke na-amị mkpụrụ ya n’oge ya,+Akwụkwọ ya adịghịkwa akpọnwụ akpọnwụ,+Ihe ọ bụla ọ na-eme ga-aga nke ọma.+
8 Ọ ga-adị ka osisi a kụrụ n’akụkụ mmiri, nke gbanyere mgbọrọgwụ n’akụkụ ọwa mmiri; ọ gaghịkwa ahụ mgbe okpomọkụ bịara, kama akwụkwọ ya ga na-ama pokopoko.+ Ọ gaghị echegbu onwe ya n’afọ e nwere ụkọ mmiri ozuzo,+ ọ gaghịkwa akwụsị ịmị mkpụrụ.