Ezra 9:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ozugbo m nụrụ ihe a, m dọwara uwe+ m na uwe elu m na-enweghị aka, m wee malite ifopụ ntutu isi+ m na ajị agba m, m wee nọrọ ọdụ n’ijuanya.+ Aịzaya 3:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ọnụ ụzọ ya niile ga-enwe mwute,+ ruokwa uju, a ga-emekwa ka ọ tọgbọrọ n’efu. Ọ ga-anọdụ n’ala nkịtị.”+
3 Ozugbo m nụrụ ihe a, m dọwara uwe+ m na uwe elu m na-enweghị aka, m wee malite ifopụ ntutu isi+ m na ajị agba m, m wee nọrọ ọdụ n’ijuanya.+
26 Ọnụ ụzọ ya niile ga-enwe mwute,+ ruokwa uju, a ga-emekwa ka ọ tọgbọrọ n’efu. Ọ ga-anọdụ n’ala nkịtị.”+