Ekliziastis 7:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọ dị mma ịga n’ụlọ iru uju karịa ịga n’ụlọ oriri,+ n’ihi na nke ahụ bụ njedebe mmadụ niile; onye dị ndụ kwesịkwara iburu ya n’obi. 1 Ndị Tesalonaịka 5:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ya mere, na-akasirịtanụ ibe unu obi ma na-ewulirịtanụ ibe unu elu,+ dị nnọọ ka unu na-eme.+
2 Ọ dị mma ịga n’ụlọ iru uju karịa ịga n’ụlọ oriri,+ n’ihi na nke ahụ bụ njedebe mmadụ niile; onye dị ndụ kwesịkwara iburu ya n’obi.