Job 16:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ bụrụ na mụ ekwuo okwu, ihe mgbu m adịghị akwụsị,+Ọ bụrụkwa na mụ ekwughị okwu, gịnị ka ọ na-ewepụ m n’ahụ́?
6 Ọ bụrụ na mụ ekwuo okwu, ihe mgbu m adịghị akwụsị,+Ọ bụrụkwa na mụ ekwughị okwu, gịnị ka ọ na-ewepụ m n’ahụ́?