Abụ Ọma 73:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ezie, ọ bụ n’ala na-amị amị ka i mere ka ha nọrọ.+I mewo ka ha daa wee laa n’iyi.+ Ilu 10:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ụzọ Jehova bụụrụ onye na-enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta ebe e wusiri ike,+ ma mbibi dịịrị ndị na-eme ihe ọjọọ.+
29 Ụzọ Jehova bụụrụ onye na-enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta ebe e wusiri ike,+ ma mbibi dịịrị ndị na-eme ihe ọjọọ.+