Job 41:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 “Ị̀ ga-ejili nko azụ̀ dọpụta Agụ Iyi,*+Ka ị̀ ga-ejili ụdọ keda ire ya? Job 41:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ọ dịghị onye obi kara nke na ọ ga-aga kpasuo ya.Ọ̀ bụkwa onye pụrụ iguzo n’ihu m?+ Abụ Ọma 74:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Gị onwe gị gwerisịrị isi Levayatan.+I wee were ya nye ndị mmadụ, bụ́ ndị bi n’ógbè mmiri na-adịghị, ka ọ bụrụ ihe oriri ha.+ Abụ Ọma 104:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ụgbọ mmiri na-aga na ya;+I kere Levayatan+ ka ọ na-egwuri egwu n’ime ya.+
14 Gị onwe gị gwerisịrị isi Levayatan.+I wee were ya nye ndị mmadụ, bụ́ ndị bi n’ógbè mmiri na-adịghị, ka ọ bụrụ ihe oriri ha.+