Abụ Ọma 24:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Ònyezi bụ Eze a dị ebube?”+“Ọ bụ Jehova bụ́ onye dị ike ma nwee ume,+Jehova onye bụ́ dike n’agha.”+ Abụ Ọma 99:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ bụ eze nke na-eji ike ya egosi na ya hụrụ ikpe ziri ezi n’anya.+Gị onwe gị emewo ka ịkwụwa aka ọtọ guzosie ike.+I mewo ka e nwee ikpe ziri ezi na ezi omume n’ime Jekọb.+ Jeremaya 32:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 gị Onye na-egosi ọtụtụ puku mmadụ obiọma,*+ onye na-ewere ụgwọ njehie nke ndị bụ́ nna kwụọ ụmụ ha* ndị ga-anọchi ha,+ gị ezi Chineke, Onye ukwu,+ Dike,+ Jehova nke ụsụụ ndị agha+ bụ aha gị,+
8 “Ònyezi bụ Eze a dị ebube?”+“Ọ bụ Jehova bụ́ onye dị ike ma nwee ume,+Jehova onye bụ́ dike n’agha.”+
4 Ọ bụ eze nke na-eji ike ya egosi na ya hụrụ ikpe ziri ezi n’anya.+Gị onwe gị emewo ka ịkwụwa aka ọtọ guzosie ike.+I mewo ka e nwee ikpe ziri ezi na ezi omume n’ime Jekọb.+
18 gị Onye na-egosi ọtụtụ puku mmadụ obiọma,*+ onye na-ewere ụgwọ njehie nke ndị bụ́ nna kwụọ ụmụ ha* ndị ga-anọchi ha,+ gị ezi Chineke, Onye ukwu,+ Dike,+ Jehova nke ụsụụ ndị agha+ bụ aha gị,+