Abụ Ọma 9:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ndị ajọ omume+ ga-aga na Shiol,+Ọbụna mba niile ndị na-echefu Chineke.+ Abụ Ọma 68:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Chụsaa ha dị ka ifufe si efesasị anwụrụ ọkụ;+Dị ka ọkụ si eme ka mgbá aṅụ gbazee,+Ka ndị ajọ omume laa n’iyi ghara ịnọkwa n’ihu Chineke.+ 2 Pita 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi ihe ndị a, Jehova maara otú o si anapụta ndị na-asọpụrụ Chineke n’ọnwụnwa,+ ma ọ ga-edebe ndị ajọ omume maka ụbọchị ikpe ka e wee bipụ ha,+
2 Chụsaa ha dị ka ifufe si efesasị anwụrụ ọkụ;+Dị ka ọkụ si eme ka mgbá aṅụ gbazee,+Ka ndị ajọ omume laa n’iyi ghara ịnọkwa n’ihu Chineke.+
9 N’ihi ihe ndị a, Jehova maara otú o si anapụta ndị na-asọpụrụ Chineke n’ọnwụnwa,+ ma ọ ga-edebe ndị ajọ omume maka ụbọchị ikpe ka e wee bipụ ha,+