Aịzaya 8:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Meenụ atụmatụ, a ga-akụghasị ya!+ Kwuonụ ihe ọ bụla, ọ gaghịkwa enwe isi, n’ihi na Chineke nọnyeere anyị!+ Aịzaya 19:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 A ga-akpaghasị mmụọ nke ndị Ijipt n’obodo ha,+ m ga-akụghasịkwa atụmatụ ha.+ Ha ga-agakwuru chi ndị na-abaghị uru+ na ndị anwansi na ndị na-agba afa na ndị ọrụ ha bụ ịkọ ọdịnihu.+
10 Meenụ atụmatụ, a ga-akụghasị ya!+ Kwuonụ ihe ọ bụla, ọ gaghịkwa enwe isi, n’ihi na Chineke nọnyeere anyị!+
3 A ga-akpaghasị mmụọ nke ndị Ijipt n’obodo ha,+ m ga-akụghasịkwa atụmatụ ha.+ Ha ga-agakwuru chi ndị na-abaghị uru+ na ndị anwansi na ndị na-agba afa na ndị ọrụ ha bụ ịkọ ọdịnihu.+