Abụ Ọma 21:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi na ha emewo atụmatụ ime gị ihe ọjọọ;+Ha echepụtawo ihe ha na-apụghị imezu.+ Abụ Ọma 140:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Jehova, biko, enyela onye ajọ omume ihe na-agụ ya.+Akwadola nkata ọ na-akpa, ka ha wee ghara ibuli onwe ha elu.+ Sila.
8 Jehova, biko, enyela onye ajọ omume ihe na-agụ ya.+Akwadola nkata ọ na-akpa, ka ha wee ghara ibuli onwe ha elu.+ Sila.