Jenesis 24:67 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 67 E mesịa, Aịzik kpọbatara ya n’ụlọikwuu Sera nne ya.+ O wee si otú ahụ lụọ Ribeka, o wee ghọọ nwunye ya;+ o wee hụ ya n’anya,+ Aịzik wee nweta nkasi obi mgbe nne ya nwụsịrị.+
67 E mesịa, Aịzik kpọbatara ya n’ụlọikwuu Sera nne ya.+ O wee si otú ahụ lụọ Ribeka, o wee ghọọ nwunye ya;+ o wee hụ ya n’anya,+ Aịzik wee nweta nkasi obi mgbe nne ya nwụsịrị.+