Jọn 18:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ha wee duru Jizọs si n’ụlọ Keyafas gaa n’obí gọvanọ.+ Ọ bụzi ụtụtụ. Ma ha onwe ha abanyeghị n’obí gọvanọ ahụ, ka ha wee ghara ịbụ ndị e merụrụ,+ kama ka ha nwee ike iri nri ememme ngabiga.
28 Ha wee duru Jizọs si n’ụlọ Keyafas gaa n’obí gọvanọ.+ Ọ bụzi ụtụtụ. Ma ha onwe ha abanyeghị n’obí gọvanọ ahụ, ka ha wee ghara ịbụ ndị e merụrụ,+ kama ka ha nwee ike iri nri ememme ngabiga.