Abụ Ọma 65:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Obi ụtọ na-adịrị onye ị họọrọ, nke i mekwara ka ọ bịaruo nso,+Ka o wee biri n’ogige gị.+Ihe ọma nke dị n’ụlọ gị,+Bụ́ ebe nsọ nke ụlọ nsọ gị,+ ga-eme ka afọ ju anyị. Jeremaya 31:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 M ga-eme ka ndị nchụàjà rijuo ezigbo nri afọ,+ m ga-eji ịdị mma m mee ka afọ ju ndị m,”+ ka Jehova kwuru. Zekaraya 9:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Lee ka ịdị mma ya si dị ukwuu,+ leekwa ka ịma mma ya si dị ukwuu!+ Ọ bụ nri ga-eme ka ụmụ okorobịa na-eme nke ọma, mmanya ọhụrụ ga-emekwa ka ụmụ agbọghọ na-amaghị nwoke na-eme nke ọma.”+
4 Obi ụtọ na-adịrị onye ị họọrọ, nke i mekwara ka ọ bịaruo nso,+Ka o wee biri n’ogige gị.+Ihe ọma nke dị n’ụlọ gị,+Bụ́ ebe nsọ nke ụlọ nsọ gị,+ ga-eme ka afọ ju anyị.
14 M ga-eme ka ndị nchụàjà rijuo ezigbo nri afọ,+ m ga-eji ịdị mma m mee ka afọ ju ndị m,”+ ka Jehova kwuru.
17 Lee ka ịdị mma ya si dị ukwuu,+ leekwa ka ịma mma ya si dị ukwuu!+ Ọ bụ nri ga-eme ka ụmụ okorobịa na-eme nke ọma, mmanya ọhụrụ ga-emekwa ka ụmụ agbọghọ na-amaghị nwoke na-eme nke ọma.”+