Jems 1:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 ka onye bara ọgaranya+ nweekwa aṅụrị n’ihi ala e wedara ya, n’ihi na ọ ga-ala n’iyi dị ka okooko osisi.+ 1 Pita 1:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 N’ihi na “anụ ahụ́ niile dị ka ahịhịa, ebube ha niile dịkwa ka ifuru ahịhịa;+ ahịhịa ya na-akpọnwụ, okooko ya na-adapụkwa,+
10 ka onye bara ọgaranya+ nweekwa aṅụrị n’ihi ala e wedara ya, n’ihi na ọ ga-ala n’iyi dị ka okooko osisi.+
24 N’ihi na “anụ ahụ́ niile dị ka ahịhịa, ebube ha niile dịkwa ka ifuru ahịhịa;+ ahịhịa ya na-akpọnwụ, okooko ya na-adapụkwa,+