Abụ Ọma 4:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Chụọnụ àjà ezi omume,+Tụkwasịkwanụ Jehova obi.+ Aịzaya 1:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Mụtanụ ime ihe ọma;+ chọọnụ ikpe ziri ezi;+ gbazienụ onye mmegbu;+ kpeenụ nwa na-enweghị nna ikpe ziri ezi;+ kpechitenụ ọnụ nwaanyị di ya nwụrụ.”+ Aịzaya 50:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ònye n’ime unu na-atụ egwu+ Jehova wee na-ege ohu ya ntị.+ Ònye jeworo ije n’ọchịchịrị,+ onye na-enweghịkwa ìhè? Ya tụkwasị obi n’aha Jehova,+ daberekwa na Chineke ya.+ Ndị Hibru 13:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Unu echefukwala ime ihe ọma+ na ịdị na-enye ndị ọzọ ihe, n’ihi na àjà ndị dị otú ahụ na-adị Chineke ezi mma.+
17 Mụtanụ ime ihe ọma;+ chọọnụ ikpe ziri ezi;+ gbazienụ onye mmegbu;+ kpeenụ nwa na-enweghị nna ikpe ziri ezi;+ kpechitenụ ọnụ nwaanyị di ya nwụrụ.”+
10 Ònye n’ime unu na-atụ egwu+ Jehova wee na-ege ohu ya ntị.+ Ònye jeworo ije n’ọchịchịrị,+ onye na-enweghịkwa ìhè? Ya tụkwasị obi n’aha Jehova,+ daberekwa na Chineke ya.+
16 Unu echefukwala ime ihe ọma+ na ịdị na-enye ndị ọzọ ihe, n’ihi na àjà ndị dị otú ahụ na-adị Chineke ezi mma.+