Abụ Ọma 62:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 62 N’ezie, ọ bụ Chineke ka mkpụrụ obi m gbara nkịtị na-echere.+ Nzọpụta m na-esi n’aka ya.+ Abụ Ákwá 3:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ọ dị mma ka mmadụ gba nkịtị+ chere+ nzọpụta Jehova.+