1 Samuel 18:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Sọl wee sị: “M ga-ekenye ya nwa m nwaanyị ka ọ bụụrụ ya ọnyà,+ ka ndị Filistia wee kpaa ya aka.” Sọl wee sị Devid: “Ọ bụ otu n’ime ụmụ nwaanyị abụọ a ka ị ga-alụrụ taa.” Matiu 26:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 ma gbaa izu+ iji ụzọ akọ jide Jizọs ma gbuo ya.
21 Sọl wee sị: “M ga-ekenye ya nwa m nwaanyị ka ọ bụụrụ ya ọnyà,+ ka ndị Filistia wee kpaa ya aka.” Sọl wee sị Devid: “Ọ bụ otu n’ime ụmụ nwaanyị abụọ a ka ị ga-alụrụ taa.”