Habakọk 1:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Anya gị dị nsọ nke ukwuu nke na ọ dịghị ele ihe ọjọọ; ị pụghịkwa ilegide nsogbu anya.+ Gịnị mere i ji na-ele ndị aghụghọ n’anya n’anya,+ na-agbachikwa nkịtị mgbe onye ajọ omume na-eloda onye na-eme ezi omume karịa ya?+
13 Anya gị dị nsọ nke ukwuu nke na ọ dịghị ele ihe ọjọọ; ị pụghịkwa ilegide nsogbu anya.+ Gịnị mere i ji na-ele ndị aghụghọ n’anya n’anya,+ na-agbachikwa nkịtị mgbe onye ajọ omume na-eloda onye na-eme ezi omume karịa ya?+