Abụ Ọma 46:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ na-eme ka agha kwụsị ruo na nsọtụ ụwa.+Ọ na-agbaji ụta, na-egbujisịkwa ube;+Ọ na-agbakwa ụgbọ agha ọkụ.+ Abụ Ọma 76:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ebe ahụ ka ọ gbajisịrị akụ́ ụta na-enwu ọkụ,+Ọta na mma agha nakwa ngwá agha.+ Sila.
9 Ọ na-eme ka agha kwụsị ruo na nsọtụ ụwa.+Ọ na-agbaji ụta, na-egbujisịkwa ube;+Ọ na-agbakwa ụgbọ agha ọkụ.+