Jenesis 19:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 O wee ruo na mgbe Chineke lara obodo ndị dị n’Ógbè Jọdan n’iyi, Chineke chetara Ebreham wee mee ka Lọt pụọ n’ebe ahụ ọ kwaturu mgbe ọ na-akwatu obodo ndị dị n’ebe ahụ Lọt biri.+
29 O wee ruo na mgbe Chineke lara obodo ndị dị n’Ógbè Jọdan n’iyi, Chineke chetara Ebreham wee mee ka Lọt pụọ n’ebe ahụ ọ kwaturu mgbe ọ na-akwatu obodo ndị dị n’ebe ahụ Lọt biri.+