Diuterọnọmi 28:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Jehova ga-emepere gị ezi ụlọ nkwakọba ihe ya, bụ́ eluigwe, iji mee ka mmiri zoo n’ala gị n’oge ya+ nakwa iji gọzie ihe niile aka gị na-eme;+ ị ga-agbazinye ọtụtụ mba ihe, ma ị gaghị agbazite ihe.+ Ilu 22:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ bụ ọgaranya na-achị ndị dara ogbenye,+ onye gbaziiri ihe bụkwa ohu onye gbazinyere ya ihe.+
12 Jehova ga-emepere gị ezi ụlọ nkwakọba ihe ya, bụ́ eluigwe, iji mee ka mmiri zoo n’ala gị n’oge ya+ nakwa iji gọzie ihe niile aka gị na-eme;+ ị ga-agbazinye ọtụtụ mba ihe, ma ị gaghị agbazite ihe.+