Ilu 11:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ndị gbagọrọ agbagọ n’obi bụ ihe arụ n’anya Jehova,+ ma ndị na-enweghị ihe a ga-eji taa ha ụta n’ụzọ ha na-eme ka o nwee obi ụtọ.+ Jeremaya 9:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 “Ma, ka onye na-anya isi nyaa isi na o nwere nghọta+ banyere m, marakwa m, na mụ onwe m bụ Jehova,+ Onye na-egosi obiọma,* na-ekpekwa ikpe ziri ezi ma na-eme ezi omume n’ụwa;+ n’ihi na ọ bụ ihe ndị a na-atọ m ụtọ,”+ ka Jehova kwuru.
20 Ndị gbagọrọ agbagọ n’obi bụ ihe arụ n’anya Jehova,+ ma ndị na-enweghị ihe a ga-eji taa ha ụta n’ụzọ ha na-eme ka o nwee obi ụtọ.+
24 “Ma, ka onye na-anya isi nyaa isi na o nwere nghọta+ banyere m, marakwa m, na mụ onwe m bụ Jehova,+ Onye na-egosi obiọma,* na-ekpekwa ikpe ziri ezi ma na-eme ezi omume n’ụwa;+ n’ihi na ọ bụ ihe ndị a na-atọ m ụtọ,”+ ka Jehova kwuru.