Diuterọnọmi 15:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’ihi na ị ga-emesapụrụ ya aka+ ma hụ na ị gbazinyere ya ihe n’ibé otú ọ chọrọ, bụ́ ihe ndị na-akpa ya. Abụ Ọma 112:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Onye na-eme amara,+ nke na-agbazinyekwa mmadụ ihe,+ bụ ezigbo mmadụ. י [Yod]Ọ na-eji ikpe ziri ezi eme ihe ndị ọ na-eme.+
8 N’ihi na ị ga-emesapụrụ ya aka+ ma hụ na ị gbazinyere ya ihe n’ibé otú ọ chọrọ, bụ́ ihe ndị na-akpa ya.
5 Onye na-eme amara,+ nke na-agbazinyekwa mmadụ ihe,+ bụ ezigbo mmadụ. י [Yod]Ọ na-eji ikpe ziri ezi eme ihe ndị ọ na-eme.+