Job 37:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Anyị amatabeghị ihe niile banyere Onye Pụrụ Ime Ihe Niile;+Ike ya dị ukwuu,+Ọ gaghịkwa eleda+ ikpe ziri ezi+ na ezi omume+ dị ukwuu anya. Abụ Ọma 11:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na Jehova bụ onye ezi omume;+ ọ hụrụ ezi omume n’anya.+Ọ bụ ndị ziri ezi ga-ahụ ihu ya.+ Abụ Ọma 33:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ọ hụrụ ezi omume na ikpe ziri ezi n’anya.+Ụwa jupụtara n’obiọma Jehova.+ Jeremaya 9:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 “Ma, ka onye na-anya isi nyaa isi na o nwere nghọta+ banyere m, marakwa m, na mụ onwe m bụ Jehova,+ Onye na-egosi obiọma,* na-ekpekwa ikpe ziri ezi ma na-eme ezi omume n’ụwa;+ n’ihi na ọ bụ ihe ndị a na-atọ m ụtọ,”+ ka Jehova kwuru.
23 Anyị amatabeghị ihe niile banyere Onye Pụrụ Ime Ihe Niile;+Ike ya dị ukwuu,+Ọ gaghịkwa eleda+ ikpe ziri ezi+ na ezi omume+ dị ukwuu anya.
24 “Ma, ka onye na-anya isi nyaa isi na o nwere nghọta+ banyere m, marakwa m, na mụ onwe m bụ Jehova,+ Onye na-egosi obiọma,* na-ekpekwa ikpe ziri ezi ma na-eme ezi omume n’ụwa;+ n’ihi na ọ bụ ihe ndị a na-atọ m ụtọ,”+ ka Jehova kwuru.