Job 27:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọ bụrụ na ụmụ ya adị ọtụtụ, a ga-eji mma agha gbuo ha;+Ụmụ ụmụ ya agaghịkwa enwe nri ga-ezuru ha. Abụ Ọma 21:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ị ga-ekpochapụ mkpụrụ ha n’ụwa,+Kpochapụkwa ụmụ ha n’etiti ụmụ mmadụ.+ Ilu 2:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ma a ga-ebipụ ndị ajọ omume n’ụwa;+ a ga-efopụkwa ndị na-aghọ aghụghọ na ya.+